Native Bible

1 Timothy 3:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Karịchasịa nke a, ọ bụ ihe omimi dị ukwuu, bụ ntọala ebe ezi ịdị nsọ si walite: Ọ pụtara ihe nʼụdịdị mmadụ, Mmụọ Nsọ gosiri na ọ bụ onye ezi omume, ndị mmụọ ozi hụrụ ya, e kwusara ihe banyere ya nye mba niile, ụwa niile kwenyeere na ya, a nabatakwara ya nʼebube nke eluigwe. 3:2 Maọbụ, Onye nlekọta 3:8 Ndị na-adịghị agha ụgha maọbụ ekwu okwu aghụghọ.

1 Timothy 3:16 in English

1 Timothy 3:16 · Berean Standard Bible

By common confession, the mystery of godliness is great: He appeared * in the flesh, was vindicated by the Spirit,* was seen by angels, was proclaimed among the nations, was believed in throughout the world, was taken up in glory.

Context

14Enwere m olileanya na m ga-abịa ileta gị na mgbe na-adịghị anya, ma ana m edere gị ihe ndị a. 15Asị na m enweghị ike bịa ọsịịsọ, ị ga-amata otu ndị mmadụ kwesiri isi bie obi nʼezinaụlọ Chineke, nke bụ nzukọ nke Chineke dị ndụ, ogidi na ntọala nke eziokwu ahụ. 16Karịchasịa nke a, ọ bụ ihe omimi dị ukwuu, bụ ntọala ebe ezi ịdị nsọ si walite: Ọ pụtara ihe nʼụdịdị mmadụ, Mmụọ Nsọ gosiri na ọ bụ onye ezi omume, ndị mmụọ ozi hụrụ ya, e kwusara ihe banyere ya nye mba niile, ụwa niile kwenyeere na ya, a nabatakwara ya nʼebube nke eluigwe. 3:2 Maọbụ, Onye nlekọta 3:8 Ndị na-adịghị agha ụgha maọbụ ekwu okwu aghụghọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.