1 Ndị Tesalonaịka 1:2
1 Thessalonians 1:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Anyị na-ekele Chineke ekele mgbe niile, na-echetakwa unu nʼekpere anyị.
1 Thessalonians 1:2 in English
1 Thessalonians 1:2 · Berean Standard Bible
We always thank God for all of you, remembering you in our prayers
Context
1Akwụkwọ ozi a si nʼaka Pọl, Saịlas* na Timoti.
Na-abịara nzukọ dị na Tesalonaịka, ndị e jikọtara ha na Chineke Nna, na Onyenwe anyị Jisọs Kraịst.
Ka amara na udo dịrị unu. 2Anyị na-ekele Chineke ekele mgbe niile, na-echetakwa unu nʼekpere anyị. 3Mgbe niile ka anyị na-echeta nʼekpere nye Chineke bụ Nna, ihe gbasara ọrụ unu nke sitere nʼokwukwe, ya na ịrụsị ọrụ ike unu nke sitere nʼịhụnanya, na iguzosi ike unu nke sitere nʼolileanya unu nwere nʼOnyenwe anyị Jisọs Kraịst. 4Ụmụnna anyị, anyị maara na Chineke hụrụ unu nʼanya nke ukwuu, họpụta unu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.