1 Ndị Tesalonaịka 1:10
1 Thessalonians 1:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
na i chere Ọkpara ya onye ga-esi nʼeluigwe, onye o sitere na ndị nwụrụ anwụ kulite, Jisọs, onye na-anapụta anyị nʼiwe nke na-abịa. 1:1 Nʼasụsụ Griik Silvenọs bụ otu ọzọ e si akpọ Saịlas. 1:5 Ụdị mmadụ anyị bụ nʼetiti unu 1:7 Akaịa bụkwa Griis.
1 Thessalonians 1:10 in English
1 Thessalonians 1:10 · Berean Standard Bible
and to await His Son from heaven, whom He raised from the dead—Jesus our deliverer from the coming wrath.
Context
8Ugbu a, e sitela na ndụ unu mee ka oziọma Onyenwe anyị gbasaa gabiga Masidonia na Akaịa. Nʼihi na a na-anụ ihe banyere okwukwe unu nwere na Chineke nʼebe niile. Ya mere, ọ dịkwaghị mkpa ka anyị kwuo ihe banyere ya. 9Nʼihi na ha onwe ha na-ebu ụzọ gwa anyị ihe banyere nnabata unu nabatara anyị, na otu unu si site nʼikpere arụsị tụgharịa, bido ife Chineke dị ndụ, onye bụkwa ezi Chineke, 10na i chere Ọkpara ya onye ga-esi nʼeluigwe, onye o sitere na ndị nwụrụ anwụ kulite, Jisọs, onye na-anapụta anyị nʼiwe nke na-abịa.
1:1 Nʼasụsụ Griik Silvenọs bụ otu ọzọ e si akpọ Saịlas.
1:5 Ụdị mmadụ anyị bụ nʼetiti unu
1:7 Akaịa bụkwa Griis.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.