1 Samuel 6:21
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha zipụrụ ndị ozi ka ha gaa gwa ndị Kiriat Jearim sị ha, “Ndị Filistia ezighachila igbe ọgbụgba ndụ Onyenwe anyị. Bịanụ buru ya gaa nʼobodo unu.” 6:4 Onyinye ọlaedo ndị ahụ bụ i ji mee ka obi juru Chineke nʼihi etuto ndị ahụ o mere ka o too ha. 1Sa 6:5,6,9,12 6:15 Bet-Shemesh bụ otu nʼime obodo ndị Livayị ketara. Jos 21:16 Ọ bụ naanị ndị Livayị na-ebu igbe ọgbụgba ndụ Chineke. Dit 10:18
1 Samuel 6:21 in English
1 Samuel 6:21 · Berean Standard Bible
So they sent messengers to the people of Kiriath-jearim, saying, “The Philistines have returned the ark of the LORD. Come down and take it up with you.”
Context
19Ma Onyenwe anyị tigburu iri ndị ikom asaa nʼetiti ndị Bet-Shemesh nʼihi na ha nyobara anya nʼime igbe ọgbụgba ndụ Onyenwe anyị ahụ. Nʼihi ya ndị Bet-Shemesh ruru ụjụ nʼihi ndị ahụ niile Onyenwe anyị tigburu. 20Ndị Bet-Shemesh jụrụ sị, “Onye pụrụ iguzo nʼihu Onyenwe anyị, bụ Chineke a dị nsọ? Olee ebe anyị ga-ezigakwa igbe ọgbụgba ndụ a?” 21Ha zipụrụ ndị ozi ka ha gaa gwa ndị Kiriat Jearim sị ha, “Ndị Filistia ezighachila igbe ọgbụgba ndụ Onyenwe anyị. Bịanụ buru ya gaa nʼobodo unu.”
6:4 Onyinye ọlaedo ndị ahụ bụ i ji mee ka obi juru Chineke nʼihi etuto ndị ahụ o mere ka o too ha. 1Sa 6:5,6,9,12
6:15 Bet-Shemesh bụ otu nʼime obodo ndị Livayị ketara. Jos 21:16 Ọ bụ naanị ndị Livayị na-ebu igbe ọgbụgba ndụ Chineke. Dit 10:18
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.