Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị na-anwụghị ka e mere ka etuto jupụta ha nʼahụ, mkpu akwa nke ndị obodo ahụ ruru eluigwe. 5:2 Dagọn bụ arụsị kachasị arụsị ndị ọzọ nke ndị Filistia na-efe. Gụọ ihe nkọwa banyere ya na Nkp 16:23 5:9 Dit 2:15; 1Sa 5:11; 12:15

1 Samuel 5:12 in English

1 Samuel 5:12 · Berean Standard Bible

Those who did not die were afflicted with tumors, and the outcry of the city went up to heaven.

Context

10Ya mere, ha zilara igbe ahụ Ekrọn. Ma mgbe igbe ahụ na-abata Ekrọn, ndị Ekrọn kwara akwa sị, “Ha e burula igbe ọgbụgba ndụ chi ndị Izrel butere anyị, ka anyị na ndị anyị nwụsịa!” 11Ya mere, ha kpọkọtara ndịisi ndị Filistia niile sị ha, “Sinụ nʼobodo zipụ igbe chi ndị Izrel, maọbụ zighachinụ ya nʼobodo e si bute ya na mbụ, ka ọ hapụ igbuchapụ anyị na ndị anyị.” Nʼihi egwu maka ọnwụ ejidela ndị niile bi nʼobodo. Aka Chineke dịkwa ike nke ukwuu megide obodo ahụ. 12Ndị na-anwụghị ka e mere ka etuto jupụta ha nʼahụ, mkpu akwa nke ndị obodo ahụ ruru eluigwe. 5:2 Dagọn bụ arụsị kachasị arụsị ndị ọzọ nke ndị Filistia na-efe. Gụọ ihe nkọwa banyere ya na Nkp 16:23 5:9 Dit 2:15; 1Sa 5:11; 12:15

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.