1 Samuel 31:13
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha liri ọkpụkpụ ha nʼokpuru osisi Tamarisk dị na Jebesh, buo ọnụ ụbọchị asaa. 31:9 Nkp 16:23-24; 2Sa 1:20 31:11 1Sa 11:1-13
1 Samuel 31:13 in English
1 Samuel 31:13 · Berean Standard Bible
Then they took their bones and buried them under the tamarisk tree in Jabesh, and they fasted seven days.
Context
11Mgbe ndị obodo Jebesh Gilead* nụrụ ihe ndị Filistia mere Sọl, 12ndị ikom ha niile bụ ndị dimkpa, gara njem ogologo abalị ahụ niile jeruo Bet-Shan. Ha sitere nʼelu mgbidi obodo Bet-Shan tọda ozu Sọl na nke ụmụ ya ndị ikom buru ha laa Jebesh ebe ha nọ kpọọ ozu ha ọkụ. 13Ha liri ọkpụkpụ ha nʼokpuru osisi Tamarisk dị na Jebesh, buo ọnụ ụbọchị asaa.
31:9 Nkp 16:23-24; 2Sa 1:20
31:11 1Sa 11:1-13
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.