1 Samuel 28:25
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O doziri nri nʼihu Sọl na ndị ikom ya. Ha rikwara ya. Ha biliri laa nʼabalị ahụ. 28:8 Dit 18:10-11; 1Ih 10:13; Aịz 8:19 28:13 Maọbụ, mmụọ 28:17 1Sa 15:28
1 Samuel 28:25 in English
1 Samuel 28:25 · Berean Standard Bible
She served it to Saul and his servants, and they ate. And that night they got up and left.
Context
23Ma Sọl jụrụ iri nri ọbụla.
Ma ndị ikom ya na ha so malitere ịrịọ ya tutu ruo mgbe o kwenyere bilie, nọdụ ala nʼelu ihe ndina. 24Nwanyị ahụ mere ngwangwa gbuo nwa ehi gbara abụba o nwere nʼụlọ ya. O jikwa ụtụ ọka mee achịcha nke etinyeghị ihe na-eko achịcha nʼime ya, 25O doziri nri nʼihu Sọl na ndị ikom ya. Ha rikwara ya. Ha biliri laa nʼabalị ahụ.
28:8 Dit 18:10-11; 1Ih 10:13; Aịz 8:19
28:13 Maọbụ, mmụọ
28:17 1Sa 15:28
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.