Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị na-ayị ara ha kọrọ m, nke mere unu ji kpọtara m nwoke a nʼebe a ka ọ bịa na-eme ka onye na-ayị ara nʼihu m? O kwesiri ka onye dị otu a bata nʼụlọ m?” 21:4 Ọpụ 25:30; Lev 24:5-9; Mat 12:4.

1 Samuel 21:15 in English

1 Samuel 21:15 · Berean Standard Bible

Am I in need of madmen, that you have brought this man to rave in my presence? Must this man come into my house?”

Context

13Nʼihi ya ọ gbanwere omume ya, bido ime dịka onyeisi na-adịghị mma. O bidokwara ịka akara nʼibo, bidokwa na-agụsasị ọnụ mmiri nʼahụọnụ ya. 14Akish gwara ndị ozi ya okwu sị ha, “Leenụ nwoke a! Ọ bụ onyeisi mebiri! Gịnị mere unu ji kpọtara m ya? 15Ndị na-ayị ara ha kọrọ m, nke mere unu ji kpọtara m nwoke a nʼebe a ka ọ bịa na-eme ka onye na-ayị ara nʼihu m? O kwesiri ka onye dị otu a bata nʼụlọ m?” 21:4 Ọpụ 25:30; Lev 24:5-9; Mat 12:4.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.