1 Samuel 18:30
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndịisi agha Filistia na-apụta ibu agha dịka ha na-eme mgbe ọbụla, ma Devid na-eme nke ọma karịa ndị ọchịagha Sọl ndị ọzọ niile. Nke a mere ka Devid ghọọ onye a mara aha ya nʼala ahụ niile. 18:4 Maọbụ, belịt 18:6 Ya bụ, Golaịat 18:6 Ọpụ 15:20 18:14 Jen 39:2,3,23; Jos 6:27; 1Sa 16:18
1 Samuel 18:30 in English
1 Samuel 18:30 · Berean Standard Bible
Every time the Philistine commanders came out for battle, David was more successful than all of Saul’s officers, so that his name was highly esteemed.
Context
28Mgbe Sọl hụrụ na Onyenwe anyị na-anọnyere Devid, hụkwa na Mikal nwa ya nwanyị hụrụ Devid nʼanya, 29ọ tụrụ Devid ụjọ karịa na mbụ. Sọl kpọkwara Devid asị, gụọ ya dịka onye iro ụbọchị ndụ ya niile. 30Ndịisi agha Filistia na-apụta ibu agha dịka ha na-eme mgbe ọbụla, ma Devid na-eme nke ọma karịa ndị ọchịagha Sọl ndị ọzọ niile. Nke a mere ka Devid ghọọ onye a mara aha ya nʼala ahụ niile.
18:4 Maọbụ, belịt
18:6 Ya bụ, Golaịat
18:6 Ọpụ 15:20
18:14 Jen 39:2,3,23; Jos 6:27; 1Sa 16:18
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.