1 Samuel 10:27
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma ụfọdụ ndị efulefu jọgburu onwe ha kwuru sị, “Olee otu nwoke a ga-esi zọpụta anyị?” Ha lelịrị ya anya, jụkwa iwetara ya onyinye ịnata ihuọma. Ma Sọl gbachitere ha nkịtị. 10:8 Ebe mbụ e wuru ụlọnsọ Chineke nʼime ala Kenan bụ nʼobodo Gilgal. Jos 4:19-24 10:17 Oge ọbụla ndị Izrel nwere ihe dị mkpa ha ga atule, ọ bụ nʼobodo Mizpa ka ha na-ezukọta Nkp 20:2; 21:1; 1Sa 7:5-6 10:20 Ọ bụ site na-ịjụta ase nʼUrim na Tumim ka mmadụ ji amata ihe ọ ga-eme. Ọnụ 27:21; 1Sa 28:6
1 Samuel 10:27 in English
1 Samuel 10:27 · Berean Standard Bible
But some worthless men said, “How can this man save us?” So they despised him and brought him no gifts; but Saul remained silent about it.*
Context
25Ọzọkwa, Samuel gwara ndị Izrel ihe bụ ọrụ eze, na ihe ruuru ya. O dekwara ihe ndị a nʼakwụkwọ, debe akwụkwọ ahụ nʼihu Onyenwe anyị. Emesịa, Samuel mechiri nzukọ ahụ. Onye ọbụla laghachikwara nʼụlọ ya. 26Mgbe Sọl laghachiri nʼobodo ya, bụ Gibea, ndị ikom ndị Chineke metụrụ aka nʼobi sooro ya. 27Ma ụfọdụ ndị efulefu jọgburu onwe ha kwuru sị, “Olee otu nwoke a ga-esi zọpụta anyị?” Ha lelịrị ya anya, jụkwa iwetara ya onyinye ịnata ihuọma. Ma Sọl gbachitere ha nkịtị.
10:8 Ebe mbụ e wuru ụlọnsọ Chineke nʼime ala Kenan bụ nʼobodo Gilgal. Jos 4:19-24
10:17 Oge ọbụla ndị Izrel nwere ihe dị mkpa ha ga atule, ọ bụ nʼobodo Mizpa ka ha na-ezukọta Nkp 20:2; 21:1; 1Sa 7:5-6
10:20 Ọ bụ site na-ịjụta ase nʼUrim na Tumim ka mmadụ ji amata ihe ọ ga-eme. Ọnụ 27:21; 1Sa 28:6
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.