1 Ndị Eze 13:34
1 Kings 13:34 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
*Nke a bụ mmehie ezinaụlọ Jeroboam. Ọ bụ ya mere alaeze Jeroboam ji daa, meekwa ka e kpochapụ ya nʼelu ụwa. 13:2 2Ez 23:15-16 13:34 1Ez 12:30; 2Ez 17:21
1 Kings 13:34 in English
1 Kings 13:34 · Berean Standard Bible
And this was the sin of the house of Jeroboam that led to its extermination and destruction from the face of the earth.
Context
32Nʼihi na ozi ahụ niile o ziri site nʼokwu Onyenwe anyị megide ebe ịchụ aja dị na Betel, na megidekwa ebe ụlọ arụsị niile dị nʼebe dị elu nʼobodo Sameria aghaghị imezu.” 33Nʼagbanyeghị ihe ndị a niile, Jeroboam esiteghị nʼụzọ ọjọọ ya tụgharịa. Kama ọ gara nʼihu họpụta ndị nchụaja maka ebe niile dị elu site nʼetiti ndị mmadụ efu. Onye ọbụla chọrọ ị bụ onye nchụaja ka o doro nsọ maka ije ozi nʼebe niile dị elu. 34*Nke a bụ mmehie ezinaụlọ Jeroboam. Ọ bụ ya mere alaeze Jeroboam ji daa, meekwa ka e kpochapụ ya nʼelu ụwa.
13:2 2Ez 23:15-16
13:34 1Ez 12:30; 2Ez 17:21
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.