1 Ndị Eze 12:33
1 Kings 12:33 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼụbọchị nke iri na ise, nʼọnwa asatọ, bụ ọnwa nke ya onwe ya chepụtara, ọ chụrụ aja dị iche iche nʼelu ebe ịchụ aja o wuru na Betel. Ya mere, o hiwere mmemme a ka ọ dịịrị ndị Izrel niile; ya onwe ya kwa gara chụọ aja onyinye dị iche iche nʼelu ebe ịchụ aja. 12:7 Ilu 15:1; 2Ih 10:7 12:12 Ndị Izrel a na-ekwu banyere ha nʼebe a, bụ ndị Izrel nke alaeze ugwu ugwu. 12:25 Nʼasụsụ Hibru Penuel bụ otu ọzọ e si akpọ Peniel 12:31 Mgbe ndị nchụaja gbapụrụ ọsọ site na Jerusalem, nʼihi ize ndụ site nʼaka Jeroboam, ọ họpụtara ndị nchụaja site nʼetiti ndị Izrel niile, nʼagbanyeghị na ndị a abụghị ndị Livayị. 2Ih 11:13-17
1 Kings 12:33 in English
1 Kings 12:33 · Berean Standard Bible
On the fifteenth day of the eighth month, a month of his own choosing, Jeroboam offered sacrifices on the altar he had set up in Bethel. So he ordained a feast for the Israelites, offered sacrifices on the altar, and burned incense.
Context
31Jeroboam wuru ebe ịchụ aja nʼebe dị elu dị iche iche. Ọ họpụtara ndị nchụaja site nʼetiti ndị Izrel niile,* nʼagbanyeghị na ha abụghị ndị Livayị. 32O hiwere mmemme a na-eme nʼụbọchị nke iri na ise nʼọnwa nke asatọ, dịka mmemme a na-eme na Juda. Ọ chụkwara aja nʼebe ịchụ aja. O mere nke a na Betel, chụọrọ ụmụ ehi ọlaedo ahụ ọ kpụrụ aja. O tinyere ndị nchụaja nʼọrụ nʼebe niile dị elu nke o mere ka ha dịrị na Betel. 33Nʼụbọchị nke iri na ise, nʼọnwa asatọ, bụ ọnwa nke ya onwe ya chepụtara, ọ chụrụ aja dị iche iche nʼelu ebe ịchụ aja o wuru na Betel. Ya mere, o hiwere mmemme a ka ọ dịịrị ndị Izrel niile; ya onwe ya kwa gara chụọ aja onyinye dị iche iche nʼelu ebe ịchụ aja.
12:7 Ilu 15:1; 2Ih 10:7
12:12 Ndị Izrel a na-ekwu banyere ha nʼebe a, bụ ndị Izrel nke alaeze ugwu ugwu.
12:25 Nʼasụsụ Hibru Penuel bụ otu ọzọ e si akpọ Peniel
12:31 Mgbe ndị nchụaja gbapụrụ ọsọ site na Jerusalem, nʼihi ize ndụ site nʼaka Jeroboam, ọ họpụtara ndị nchụaja site nʼetiti ndị Izrel niile, nʼagbanyeghị na ndị a abụghị ndị Livayị. 2Ih 11:13-17
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.