Native Bible

1 Kings 10:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha sitere nʼIjipt tụbata otu ụgbọ agha nʼọnụ ahịa narị shekel ọlaọcha isii, jirikwa otu narị shekel na iri shekel ise zụta otu ịnyịnya. Ha zipụkwara ha nye ndị eze niile nke ndị Het na ndị Aram. 10:1 Maka ịnwapụta amamihe o nwere 10:10 Talenti dị narị na iri abụọ 10:14 Narị talenti isii na talenti iri isii na isii 10:22 Hibru ga-asị, Ọtụtụ ụgbọ nke Tashish

1 Kings 10:29 in English

1 Kings 10:29 · Berean Standard Bible

A chariot could be imported from Egypt for six hundred shekels of silver,* and a horse for a hundred and fifty.* Likewise, they exported them to all the kings of the Hittites and to the kings of Aram.

Context

27Eze mere ka ọlaọcha baa ụba dịka nkume efu na Jerusalem. O mekwara ka osisi sida dị ọtụtụ dịka osisi sikamọ nke dị nʼala ala ugwu dị iche iche. 28A na-esite nʼIjipt nakwa ala Kue atụbatara Solomọn ịnyịnya. Ndị ahịa eze na-azụta ha site na Kue nʼọnụ ahịa a na-ere ha nʼoge ahụ. 29Ha sitere nʼIjipt tụbata otu ụgbọ agha nʼọnụ ahịa narị shekel ọlaọcha isii, jirikwa otu narị shekel na iri shekel ise zụta otu ịnyịnya. Ha zipụkwara ha nye ndị eze niile nke ndị Het na ndị Aram. 10:1 Maka ịnwapụta amamihe o nwere 10:10 Talenti dị narị na iri abụọ 10:14 Narị talenti isii na talenti iri isii na isii 10:22 Hibru ga-asị, Ọtụtụ ụgbọ nke Tashish

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.