Native Bible

1 Corinthians 7:40 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼuche m, ọ ga-enwe ọṅụ nʼobi ya karịa ma ọ bụrụ na ọ lụghị di ọzọ. Ana m echekwa na mụ onwe m nwekwara Mmụọ nke Chineke.* 7:40 Ndụmọdụ ndị a m nyere unu si na Mmụọ nke Chineke.

1 Corinthians 7:40 in English

1 Corinthians 7:40 · Berean Standard Bible

In my judgment, however, she is happier if she remains as she is. And I think that I too have the Spirit of God.

Context

38Ya mere, onye ahụ lụrụ nwaagbọghọ o kwuru na ọ ga-alụ mere nke ọma, ma onye kpebikwara na ọ gaghị alụ mekwara nke ọma karịa. 39Njikọta e jikọtara nwunye na di ya na-adị ire naanị mgbe di nwanyị dị ndụ. Ọ bụrụ na di ya anwụọ o nwere ike ịlụ di ọzọ, ma ọ lụọ ya nʼime Onyenwe anyị. 40Nʼuche m, ọ ga-enwe ọṅụ nʼobi ya karịa ma ọ bụrụ na ọ lụghị di ọzọ. Ana m echekwa na mụ onwe m nwekwara Mmụọ nke Chineke.* 7:40 Ndụmọdụ ndị a m nyere unu si na Mmụọ nke Chineke.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.