1 Ndị Kọrint 6:20
1 Corinthians 6:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
E jiri oke ọnụahịa zọpụta unu. Ya mere jirinụ anụ ahụ unu nye Chineke otuto. 6:6 Nke a bụkwa nʼihu ndị na-ekweghị ekwe. 6:16 Jen 2:24
1 Corinthians 6:20 in English
1 Corinthians 6:20 · Berean Standard Bible
you were bought at a price. Therefore glorify God with your body.*
Context
18Gbaaranụ mmehie ịkwa iko ọsọ. Ọ dịghị mmehie ọzọ na-emetụta anụ ahụ mmadụ dịka mmehie ịkwa iko. Ọ bụ mmehie mmadụ na-eme megide anụ ahụ ya. 19Ọ bụ na unu amataghị na ahụ unu bụ ụlọnsọ nke Mmụọ Nsọ ahụ Chineke nyere unu, onye bi nʼime unu? Anụ ahụ unu abụkwaghị nke unu onwe unu, kama unu bụ nke Chineke. 20E jiri oke ọnụahịa zọpụta unu. Ya mere jirinụ anụ ahụ unu nye Chineke otuto.
6:6 Nke a bụkwa nʼihu ndị na-ekweghị ekwe.
6:16 Jen 2:24
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.