Native Bible

1 Corinthians 14:32 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mmụọ niile nke ndị amụma ka a na-edokwa nʼokpuru ndị amụma.

1 Corinthians 14:32 in English

1 Corinthians 14:32 · Berean Standard Bible

The spirits of prophets are subject to prophets.

Context

30Ọ bụrụ na-ekpughere onye ọzọ nọdụ nʼakụkụ ya ihe, ka onye mbụ mechie ọnụ ya. 31Nʼihi na unu nwere ike ibu amụma nʼotu nʼotu, ka mmadụ niile nwee ike ịmụta ihe ma bụrụkwa ndị a gbara ume. 32Mmụọ niile nke ndị amụma ka a na-edokwa nʼokpuru ndị amụma. 33Nʼihi na Chineke abụghị Chineke nke aghara, kama ọ bụ nke udo. Otu a ka ọ dị nʼime ọgbakọ niile nke ndị nsọ. 34Ụmụ nwanyị ekwesighị ikwu okwu nʼime chọọchị. Ha ekwesighị itinye ọnụ na ntụgha ụka ọbụla, nʼihi na iwu kwuru ka ha debe onwe ha nʼokpuru ndị ọchịchị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.