Native Bible

1 Corinthians 1:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ya mere, dịka e dere ya nʼakwụkwọ nsọ, “Onye ọbụla na-anya isi, ya nyaa nʼime Onyenwe anyị.”* 1:19 Aịz 29:14 1:31 Jer 9:24

1 Corinthians 1:31 in English

1 Corinthians 1:31 · Berean Standard Bible

Therefore, as it is written: “Let him who boasts boast in the Lord.”*

Context

29Ka mmadụ ọbụla ghara ịnya isi nʼebe Chineke nọ. 30Ma ọ bụ nʼihi ya ka unu ji nọrọ nʼime Kraịst Jisọs, onye ghọrọ isi amamihe nye anyị site na Chineke, nke bụ ezi omume anyị na nke ido anyị nsọ, na onye mgbapụta anyị. 31Ya mere, dịka e dere ya nʼakwụkwọ nsọ, “Onye ọbụla na-anya isi, ya nyaa nʼime Onyenwe anyị.”* 1:19 Aịz 29:14 1:31 Jer 9:24

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.