1 Ihe E Mere 25:31
1 Chronicles 25:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ebe nza nke iri abụọ na anọ mara Romamti-Eza, na ụmụ ya ndị ikom na ụmụnne ya. Ha niile dị iri na abụọ (12).
1 Chronicles 25:31 in English
1 Chronicles 25:31 · Berean Standard Bible
and the twenty-fourth to Romamti-ezer, his sons, and his brothers—12 in all.
Context
29Nke iri abụọ na abụọ, Gidalti na ụmụ ya ndị ikom na ụmụnne ya. Ha niile dị iri na abụọ (12). 30Nke iri abụọ na atọ, Mahaziot na ụmụ ya ndị ikom na ụmụnne ya. Ha niile dị iri na abụọ (12). 31Ebe nza nke iri abụọ na anọ mara Romamti-Eza, na ụmụ ya ndị ikom na ụmụnne ya. Ha niile dị iri na abụọ (12).
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.