Native Bible

1 Chronicles 17:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Netan zaghachiri Devid, “Ihe ọbụla dị gị nʼobi, mee ya, nʼihi na Chineke nọnyeere gị.”

1 Chronicles 17:2 in English

1 Chronicles 17:2 · Berean Standard Bible

And Nathan replied to David, “Do all that is in your heart, for God is with you.”

Context

1Mgbe Devid nọsara ahụ nʼụlọeze ya, ọ sịrị Netan onye amụma, “Lee, mụ onwe m na-ebi nʼụlọ sida, ma igbe ọgbụgba ndụ Onyenwe anyị dị nʼokpuru ụlọ ikwu.” 2Netan zaghachiri Devid, “Ihe ọbụla dị gị nʼobi, mee ya, nʼihi na Chineke nọnyeere gị.” 3Ma nʼabalị ahụ, okwu Chineke rutere Netan ntị, na-asị, 4“Gaa gwa ohu m Devid sị ya, ‘Otu a ka Onyenwe anyị kwuru: Gị onwe gị agaghị ewuru m ụlọ ebe m ga-ebi,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.