Native Bible

1 Chronicles 11:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Itai nwa Ribai, nke Gibea ụmụ Benjamin, Benaya onye Piraton,

1 Chronicles 11:31 in English

1 Chronicles 11:31 · Berean Standard Bible

Ithai * son of Ribai from Gibeah of the Benjamites, Benaiah the Pirathonite,

Context

29Sibekai onye Husha, Ilai onye Ahohi, 30Maharai onye Netofa, Heled nwa Baana, onye Netofa, 31Itai nwa Ribai, nke Gibea ụmụ Benjamin, Benaya onye Piraton, 32Hurai onye si nʼakụkụ iyi dị na Gaash, Abiel onye Arba, 33Azmavet onye Baharum, Eliaba onye Shaalbon,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.